Stella Dimoko Korkus.com: Aha Anumanu Di Iche Na Asusu Igbo

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Tuesday, October 24, 2017

Aha Anumanu Di Iche Na Asusu Igbo

IGBO KWENU............YA !!!
IGBO KWENU............ YA !!!!
IGBO KWEZUONU......... ISEEEE!!!!! 





Ndeewo nu ndi oma m ji eme onu. A wuchikwala m ozo ka anyi muo aha umu anumanu ufodu na igbo. O di ezigbote mkpa na nwafo igbo obula kwesiri ima gasi umu ihe ndia.
Na etufughi oge,ka anyi koo na ugbo onye anyi biara;

1. Guinea fowl - ogazi
2. Turkey - Toro Toro/Tolo Tolo
3. Duck - obagwuma/obogwu
4. Squirrel - osa
5. Gecko - Agu uno
6. Ostrich - enyi nnunu
7. Cat - Buusu/ nwamba / Nwonogbo
8. Deer - Ene
9. Viper - Ajuala / Ajuani
10. Rabbit - oke oyibo
11. Taylor Ant - Akpolide/Akpulide
12. Butterfly - ilokolo/ Buba
13. Spider - ududo/udide
14. Block ant - Agbisi/ Abusi
15. Antelope - mgbada
16. Owl - ikwikwi/ iyi ocha
17. Cricket - Mbuzu/Abuzi/ Mgbaja
18. Crab - nshiko
19. Hawk - Egbe
20. Horse - Inyinya
21. Chameleon - Ogwumagana/ Ugwumagana
22. Wasp - Ebu
23. Toad - Awo
24. Frog - Mbala
25. Hynea - Nkita ohia
26. Leopard - Agu /Owuru
27. Ram - Ebule/Ebune
28. Vulture - Udele/udene
29. Lion - Odum
30. Sheep - Aturu/Atulu
31. Bat - Usu
32. Crocodile -Aguiyi
33. Praying mantis - okongono
34. Maggot - Ikpuru
35. Turtle - mbe mmili
36. Bush rat - Ewi
37. Donkey - Jaki
38. Eagle - Ugo
39. Bedbug - Chinchi
40. Locust - Igwulube/ Igwurube
41. Cobra - Ubi
42. Camel - Inyinya Ibu
43. Goose/ Bush fowl - Okwa
44. Worm - Okpo
45. Fox - Nyanwuruede
46. Reindeer - Isiobaohia
47. Wolf - Ufu/ Agu owulu
48. Hippopotamus - Utobo / Akum
49. Gorilla - Ozodimgba
50. Monkey - Enwe
51. Bee - Anu
52. Milipede - Esu
53. Parrot - Ichoku
54. Chimpanzee - Adaka
56. Kite - Nkwo
57. Bettle - Abuzu/ Mbuzu /Ebe
58. Grasscutter - Nchi
59. Pig - Ezi
60. Centipede - Ogbakulu.

Ngwanu umunne m. Ndia bu ndi m mara. Bia ufodu ndi nke adighi ebe a.
Ka odi nu oge ozo, udo diri unu!!!
Nara nu nsusu

BV Oriaku Amanda Favour.

137 comments:

  1. Ngwanu ndi be anyi o setigo. Bia gwa nu anyi ndi ke edeghi ebe a.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Favour, Chukwu abiama gozie gi. Ihe obula itinyere aka g'aga ovuma. Ndeewo Nwanyi oma. Igbo amaka.

      Delete
    2. Nwa ada Amanda Favour.
      Iwe ewena Unu na mu abiaro na oge.



      1) Goat = Ewu (Male = Mkpi, Female = Nne Ewu)
      2) Fowl = Okuko (Male = Oke Ọkpa, Female =
      Nnekwu)
      3) Guinea Fowl = Ọgazị
      4) Chicken = Nwa Ọkụkọ
      5) Turkey = Tolotolo/Torotoro
      6) Duck = Obogwuma/Obogwu
      7) Pigeon = Nduru/Nduli
      8.) Ostrich = Enyi Nnunu
      9) Antelope = Mgbada
      10) Deer = Ene
      11) Cow = Efi
      12) Horse = Ịnyịnya
      13) Rat = Oke
      14) Guinea Pig = Oke Bekee
      15) Squirrel = Ọsa
      16) Dog = Nkita
      17) Hyena = Nkita Ọfia
      18) Cat = Nwonogbo/Buusu/Nwamba
      19) Sheep = Atulu
      20) Ram = Ebune/Ebule
      21) Pig = Ezi
      22) Lion = Ọdụm
      23) Leopard = Agụ/owuru
      24) Elephant = Enyi
      25) Monkey = Enwe
      26) Chimpanzee = Adaka
      27) Gorilla = Ọzọdimgba (Ọzọ, the king of
      wrestling)
      28) Snail = Eju/Ejune/Ejula
      29) Snake = Agwo
      30) Python = Eke
      31) Lizard = Ngwele/Ngwere
      32) Wall Gecko = Agu uno
      33) Crocodile = Aguiyi
      34) Toad = Awo
      35) Frog = Mbala/Mbara/Nte/Akiri
      36) Tortoise = Mbe/Nabe
      37) Vulture = Udene/Udele
      38) Eagle = Ugo
      39) White Ant = Aruru
      40) Black Ant = Agbisi
      41) Mosquito = Añu Nta
      42) Grasshopper = Ukpana
      43) Kite = Nkwo
      44) Spider = Ududo
      45) Praying Mantis = Okongono
      46) Earth Worm = Idide
      47) Worm = Okpo
      48) Scorpion = Akpi
      49) Butterfly = Ilokolo Ibuba
      50) Cockroach = Uchicha
      51) House Fly = Ijiji
      52) Cricket = Mbuzu/Mgbaja
      53) Bed Bug = Chinchi/Ogii
      54) Bee = Añu
      55) Crab = Nchiko/Nshiko
      56) Bat = Usu
      57) Millipede = Esu
      58) Centipede = Ogbakuluu
      59) Rabbit = Ewii
      60) Grasscutter = Nchi
      61) Owl = Ikwikwi/Iyi Ochi
      62) Wood Pecker = Otu Kpokpo
      63) Chameleon = Ugwumagana
      64) Fox = Nyanwuruede
      65) Fish = Azu
      66) African civet = Edi Ura (a nocturnal animal
      known to sleep all day during the day. Used to
      refer to anyone who sleeps a lot)
      67) Wasp = Ebu (Isi kote ebu, O gbakasia nya aru
      wink)
      68) Taylor Ant = Akpolide (Usually found on
      mango trees)
      69) Porcupine = Ebi Ogwu
      70) Shrew = Nkakwu/Nkapi (Mole-like rat that is
      known for its pungent smell.)
      71) Eneke Nti Oba = Swallow (A type of bird that
      hardly perches on trees when in season to avoid
      being gunned down by human hunters)
      72) Hawk = Egbe
      73) Beetle = Mbuzu/Ebe
      74) Periwinkle = Isam
      75) Bush Fowl/Goose = Okwa
      76) Stork = Okpoko
      77) Boa Constrictor = Eke Ogba
      78) Camel = Inyinya Ibu
      79) Hippopotamus = Utobo/Akum
      80) Iguana = Ngwele aghu
      81) Tilapia = Azu asa
      82) Eel = Ebi Iyi
      83) Crayfish = Isha
      84) Turtle = Mbe mmili
      85) Egret = Chekeleke
      86) Donkey = Jaki
      87) Dragon Fly = Tatambeneke
      88) Maggot = Ikpuru
      89) Buffalo = Atu
      90) Wolf = Agu Owulu
      91) Sparrow = Nza
      92) Parrot = Icheoku
      93) Viper = Ajuani/Ajuala
      94) Locusts = Igwulube
      95) Galago/Bush baby = Ikili/Ikiri
      96) Hog = Ezi Ofia
      97) Bird = Nnunu (Generic name)
      98) Gaboon Viper = Echi Eteka
      99) Weaver bird = Egule
      100) Cod fish = Okpoloko

      Delete
    3. Amanda biko nara ekene. Kelee kwa Stella nwe blog. Ejekwam n'ohuru ndIgbo n'anya. Ma nkea gosiri m na uche ya di n'aya.

      Delete
    4. Chike daalu o ! 👏👏👏

      @ anon 17;01 ndeewo nwanne m

      Delete
    5. Biko gini ka Ana akpo nwa ejula

      Delete
    6. Ndewo!
      Biko kedu nnunu bu nnunu ogba ana na bekee?
      Ka m mara ka O bu ofu ihe na nke m huru na be m. Daalu rie nne

      Delete
  2. daalu nu umu igbo ibe mu......asusu igbo amaka ooo,chukwu goziee ndi igbo.

    ReplyDelete
  3. Obu sor sor ndi igbo di na blog anyi?
    Oge o'buna unu ne intimidate ndi ozor.
    Odiro nma.
    Ndi Hausa, Yoruba, urhobo, akwaibom, onye obu na, ba ta bia kowa nke unu.


    😂😂😂😂😂😂.
    This my ibo is as rusty as hell.
    My mama tell me say I be ibo😂😂

    ReplyDelete
    Replies
    1. Hahahaha,bloggie
      Igbaliri 👏👏

      Delete
    2. Ochi atolum ni ike 😂😂😂😂😂😂oburo so so intimidate,anyi na achakwudo ndi asusu ozor,ngwa kwuo nra (fine) maka engligbo gi.

      Delete
    3. Oh chim!
      Just Glamour, ife ina gwam bu
      anu' m asu engligbo? 😂😂
      Anu'm anwa biko ah ahnn😂😂😂😂

      Ngwa, ko mesie. K'am gba oso
      Unu jide'm na orlu.
      😂🏃🏃


      Delete
    4. Atleast, I don see who I better pass.😃😃😃

      Delete
    5. 😂😂😂😂😂😂😂😂😂 @ Sandy and Divaliscious.

      Delete
    6. BLOGLORD
      Agbakpo dike Izu agbayaria ya 1 worldwide.

      Obu na imaro na obodo obula igara ma onye Igbo anoghi ya na ya bu obodo agaghi afunata ihe oma?

      Delete
  4. nna eh, Asusu igbo digasi iche iche nwanne m Favor. Frog na Imo State anyi bu Akiri, cat nke onye obula na akpo busu bu Nwaakom. Mana E hatirim Anumanu karia ihe niile. Ya na agwo. Anu abuo obi fere azu!. Biko nwetere m Anu okuko anytime mehn. Ya na akwa.
    Infact, Okuko wu my best animal anytime any day... KIKIKIKI. E Kelekwa m unu Igbo ndi oma anyi ji eme onu, Unu daalu rinne oo!

    ReplyDelete
    Replies
    1. Daalu onye oma kay bee
      A mutakwala m nkea na aka gi. Eziokwu asusu igbo bara uba!. Imela

      Delete
  5. Amanda ndeewo! Jisike,onye nweanyi gba gi ume.

    ReplyDelete
  6. aka m di n'elu o ezigbote nwa ada Amanda,n'itinye one na ederede a, ihe ndi be anyi na akpor viper bu abuana mana Ka osi na di,nnem igbalika ooo

    ReplyDelete
  7. Wooow! Confirm nwa afo ka ibu nwanne. Me dunno sooo many of their igbo names on this list.😒 Anaemenu! Daalu so.

    ReplyDelete
  8. Replies
    1. 😀😀😀😅😆😅😄

      Delete
    2. Iphie,o kwa ihe anyi Na akpo ya ebea, kedu ihe unu Na akpo ya Na asusu owerri?

      Delete
    3. Iphiem ọchọrọ ide Ụbị
      Mana ọ dị ka ịna aghọta 'Ubi' ebe ana akọ ihe oriri

      Amanda gịnị bụ WTH' n'asụsụ igbo?
      Daalụ

      Delete
    4. Daalu charismatic diva. I kowara ya nke oma. Kedu (font) iji ede nke gi mere iji e nweta akara udaolu na ntupo?
      A bia na ajuju gi,o dikwa egwu o!. A maghi m ya nwanne m nwanyi,onye mara ya biko gwa anyi. Ndeewo

      Delete
    5. Akwa cobra wu eke? @ Amanda
      Haa, Divalicious agahum enwetali nsupem otua ahu.
      Adim ume ngwu na edemede Igbo.

      Sandy gini na atogi? Bia dee igbo, ya wuru Asusu ndi ugwu now, gi atapia ya ka carrot😂🤣🤣🤣

      Delete
    6. Divaliscious, aka mu di na enu nwanne.🙌🙌🙌 Another confirm nwa afo. Amuta cha bem proper spelling for Igbo belente dots. Loool

      Delete
    7. Ibi obughi ubi

      Delete
    8. Hahahahaha Iphie nwannem, oburo fault m o! Okwa etu nsi fu ya.😂

      Delete
  9. Amanda,chike..... I want to be like you people when I grow up 😅😅.only cuss words(for clapbacks of course ) and few words stuck....

    ReplyDelete
    Replies
    1. Amanda dey try.
      Not everyone knows how difficult it is to write in Igbo language.
      It requires patience and hardwork.
      *wipes sweat*

      Delete
    2. And you be King? Well, can I be your blog boo?


      ... Jesus is my worth!

      Delete
    3. Chai!!!!
      Eze ishi nnini bikonu?
      Igwe dika gi
      😂😂😂😂😂😂

      Delete
  10. Nice compilation. However, there are some little mistakes.
    Hawk is not Egbe but Agu nkwo/ Nkwo.
    Kite on the other hand is Egbe.
    Also Toad is Mbala while Frog is Awo.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Ndị ụfọdụ na akpọ Hawk,Egbe.

      Delete
    2. Hawk is Egbe nah......habaaa

      Delete
    3. Daalu nwanne m. A muta kwa m nkea taa

      Delete
    4. Toad is a wonderful nwanne.

      Delete
    5. ihe ejiri mara 'Hawk' bụ Egbe mana-ana akpọ kwa ya Agu ṅkwọ
      Bees bụ An̄ụ

      Delete
    6. Toad is awo. Auto correct 😠😠😠

      Delete
    7. Eagle is Egbe.
      dunno what y'all are talking about.

      Delete
    8. What about.
      Smelly pussy and eating wet pussy?😃😃😃

      Delete
  11. Loool Chike will love this. Ndi igbo no na this blog dikwa too much o

    ReplyDelete
  12. Nwa ada Amanda, daalu nke ukwu na ọmụmụ nke taa ị wetere anyị. Onye nwe anyị gba gị ume.

    ReplyDelete
  13. mu wan mala obu ikpurikpu na ha la po maggot.......HahahahahahaahaHHa.
    I hope I wrote it well lolzzz

    ReplyDelete
    Replies
    1. Ezechiteoke abiama!
      Nne ishi ọwụ gụnu? Olee ihe isuga? Ọgụnụ?

      Delete
    2. Lmao @CharisMAtic DIVA.

      Nne Igbo gi bu eshii lolo 🙌🙌🙌🙌🙌

      O siri na maggot bu Ikpuru.

      Delete
    3. 😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂😂

      Delete
    4. @ Charismatic I tried reading I don't undastnd ....Chike amam na maggot wu ikpurikpu not ikpuru ....... lolzzzz

      Delete
  14. Jisike Amanda,amalum ofodu afa umu anumanu ndia,mana ife ndi be anyi na akpo Worm bu Idide.

    ReplyDelete
  15. Nga eme the screen shot,kam jiri guziri umum.

    ReplyDelete
  16. Daa lu nke ukwuu Oriaku Amanda.

    Elego mu Anya na nde idere.
    Nde nkaa bu ndi choputara na ilozoo.

    Earthworm- ididé
    Lizard - ngwere/Ngwele
    Dog-Nkuta/Nkita



    Na elu nkaa, olu ndi na ba anyi na akpo
    Praying mantis-Okongoro
    Viper- Abuani

    Nwada Amanda, elo kwe mu na obu Kite kaa ana akpo Egbe?

    Tgw ibu onye Awka ibe ke anyi ?..😍🙋

    Ngwa ana mu Abia nu...Maka na eji mu ihe na aka ugbu a, ma asi kaa mu nyo yi anya ukaa.


    ReplyDelete
    Replies
    1. Hahahaha Beloved,🙌🙌🙌
      I bu ezigbote nwafo!
      O kwanu omumu omumu ka anyi no ebea,a bughi m omacha ncha!
      Daalu nwanne m

      Delete
    2. Diva mu, Biko laaa mu aka.

      Ekuke bu nke na ano ni ime obodo, mana Nkita bu nke afa noo na ulo mu.
      Nkita bu kwa nke afa nti ya naa api Chi api chi...

      😂😂😂😂😂😂

      Nwada Amanda obu asi ka mu na-asi? 🤷😂

      Delete
    3. Lmao @Ekuke bu nke na ano ni ime obodo, mana Nkita bu nke afa noo na ulo mu.


      Beloved onye Nkem idi mbada ok

      Delete
    4. Hahahaha beloved,nke obula i kporo ya ka o bu,ma nkita o,ma ekuke o ma bingo....hehehe

      Delete
  17. Nwada Amanda kedu ka isiri decha ihe nile idere ma ideghi Nkita?
    61. Dog- Nkita
    Anam ekele onye Obika n’ebea, nike Onye chiri ya zere!!!

    ReplyDelete
    Replies
    1. Sir Krix,
      Ka ka?
      Ejumese gi na SP.

      Delete
    2. Hahahaha ukochukwu krix 🙌🙌🙌
      Daalu ezigbo mmadu

      Delete
    3. Oga anyi bi na town
      Pastor Kris Anum na ijere mba ofesi buru ike nata. Na ibuzi ego ugbua ka Izuogu siri buru ogwu.

      Aka mu di na elu oje mba enwe ilo 🙌🙌🙌🙌🙌

      Delete
  18. Hawk bu nkwo
    Kite bu egbu
    python bu eke ogba
    rattle snake bu aju ala
    mosiqutoes bu anwu nta ma o bu anwu isii.

    Oriaku Amanda daalu rinne

    ReplyDelete
  19. Cockroach. ...Ochicha
    Ant....Agbusi
    Eagle....Ugo

    Ndi be anyi ekenekwamu unu o😘😘😘😘

    ReplyDelete
  20. Otele/ike-yansh

    Ara -Breast

    Onu-mouth
    Oriaku Amanda daalu nne

    ReplyDelete
  21. Igbo gi a na atom na umi okpukpu. Jidekwa nke iji nwanyi oma

    ReplyDelete
  22. Iya Oshoronga of Blogosphere AKA Mrs Always RIGHT24 October 2017 at 13:36

    Here we go again. Typical.

    ReplyDelete
    Replies
    1. What do you mean by 'typical'?
      Did anyone stop you from writing a post in Yoruba or whatever Language you speak?
      Did you do a post in your Language and Stella refused posting?
      Why open the post in the first place if it's so 'typical'?
      Na wa!

      Nwanyi Afikpo

      Delete
    2. Nwanyi Afikpo biko hapụ onye anya ụfụ a

      Delete
  23. Otu - toto 😁😁😁😁😁

    ReplyDelete
    Replies
    1. This one na animal name too?😉 lol

      Delete
    2. Hahahahaha @ Mrs A na sexy daddy,unu e sigo kwa na i gote ogiri bawa ime ahia, chai!

      Delete
  24. Nwa Ada Amanda dalu, igbaliri ofumma, jisike were na akwalite asusu igbo na ebe a.... Asutakwaram ya? Lol

    ReplyDelete
    Replies
    1. I sutara ya nke oma 👏👏👏
      Ndeewo nwanne m

      Delete
    2. I sutara ya nwanne m
      Ndeewo 👏👏👏

      Delete
  25. Mandy imela nk'oma.
    Mana anyi na'kpo gecko nchekencheke, toad bu awo, frog bu akiri n'okwu Owerri.
    Nd'alu nwanne mmadu, amutagom ihe ta.
    Chukwu gozie gi.

    ReplyDelete
  26. Amanda nwanne m dalu!
    Jisike!
    Chukwu gozie GI Ada di nma ndi Igbo.

    ReplyDelete
  27. COCK- OKEOKPA, HEN-NNEKWU OKUKO, CHICK-URIOM OKUKO

    ReplyDelete
  28. Ihe ndia ngutara atogbuolam. Nwa Ada Amanda, I mere nke oma, odi mma ka anyi bu ndi jgbo jisike na akwalita asusu igbo ebenile

    ReplyDelete
  29. ndi beanyi mma mma nuoo,daalu nu rinne maka na unu kuzirim nnukwu ihe taa,chineke gozie onye obula ndewoonu!!

    ReplyDelete
  30. Daalu ooo
    Mana kedu aha m ga-akpo "Tiger" n'Igbo

    ReplyDelete
  31. Daalu
    Kedu aha m ga-akpokwu "Tiger"

    ReplyDelete
  32. Egbe is kite, not hawk
    Nkwo is hawk, not kite

    Note

    ReplyDelete

Disclaimer: Comments And Opinions On Any Part Of This Website Are Opinions Of The Blog Commenters Or Anonymous Persons And They Do Not Represent The Opinion Of StellaDimokoKorkus.com

Pictures and culled stories posted on this site are given credit and if a story is yours but credited to the wrong source,Please contact Stelladimokokorkus.com and corrections will be made..

If you have a complaint or a story,Please Contact StellaDimokoKorkus.com Via

Sdimokokorkus@gmail.com
Mobile Phone +4915210724141