Stella Dimoko Korkus.com: EKERESIMESI OMA O !!!!!

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Thursday, 14 December 2017

EKERESIMESI OMA O !!!!!

Umunne m daalu kwanu o!.




 Ekele m onye obula. Nke onye chiri ya zere.
Ekeresimesi ozo erukwala nu,ndi be anyi bi ebe di iche iche,unu a na-anata kwa nu? Ka unu abu ndi ala bu otu ?


 Hahahaha!!! Ndi adighi anata, zigakwara ndi be unu ihe (otumadi nne na nna gi) ka obi di ha mma. Ka ekeresimesi a buru nke ga akachasi mma na aha JESUS......ISEE!!!!
Ihe obula unu na eme,cheta nu na JESUS bu ihe kpatara eji agba ekeresimesi !!!
Ka odi nu na afo 2018.........ISEE!!!!!


B.V Amanda Favour.

51 comments:

Kay Bee said...

chukwu ga agozi onye igbo obula rinne na ekeresimesi a. Agam ano na Lagos gba nke afo maka na uzo anyi na Imo state anaghi ekwe ogiga, oku adiro, onye obula no na aguru. Ka m jide nke m ji na amanage uwa ma hafee Rochas na aka chukwu. Ndi enugu stati, unu amaghi ihe chukwu mere unu nwe nye unu ezigbo govementi. Imo neediri enyemaka ngwa biko. LOls. Emume a ga erute anyi niile. Iseeee....

Kele Bobo said...

Iseeeee!dalu nwanne

Oly Benny said...

Ndi igbo ibem ka ogaziere anyi nine Nke oma Amanda nwannem udo diri gi na ezi na ulo gi. MA ha ekwe na ekweghi mu na ezi na ulo m ga gbaru ulo na afoa.ehihe oma


Olybekee Amawbia ugbo ogiriga

EJIASINWEZEGINI said...

Nwada Amanda Favour, okwu gi amakakwanu, o di mma na anyi ga-eme nlota umumu onye nzoputa anyi ofuma kama na ezii amaro kwuru. Dika o si di, ife esikakwanu kita. Mana ka o si na di, aga-ama ife emelu ya. Ndi be anyi, ekeresimesi oma nu ooooooo.

Falcon said...

Onye nwe anyi, chebe anyi, no nyere anyi na Ihe nile anyi ga-eme, ma ebe anyi ga aga, ma nri anyi ga-eri. Odighi onye anyi ga acho acho. Udo diri anyi

obianuju augustina said...

daalu Amanda ya gazikwara gi ooo

Adadioramma said...

Oke Ada
Onye oga adiri mma
Obinigwe mekwa gi mma na oge a na oge nine.
Agam anatanu, Willie mere uzo nine ka odi lari. Igbo atoka
Nwunye G na Chike, atupulum unu okpukpu na ilo...kam chebiziere ogwu Nkita na ndi mmuo.

Cisca Chesca said...

Daalu Nne

Anonymous said...

Happy Christmas to all...celebrate well

Chike TEFLON said...

ORIAKU Amanda Favour daalu rienne.
Ihe a chetara m Egwu Tony one week

🎀🎡🎼
Onwa December
Onwa December na orubego
Onwa December
Onwa December na orubego🎼🎡🎀


Ndi uncle ahu ga Abu mgbe ahu mpere mpe, mu si ha gbara m ekeresimesi ha ajuo mu ma obu osadebe ka obu Oliver ka mu choro ka ha gbaa, ha mara na umu ha bu
"WO" na "one corner" ka mu ga agbara ha na ekeresimesia . Maka na ndi be anyi siri na iko onye jiri maru mmadu ka aga eji maru ya.

Igbo amaka
Umu Igbo ekene m Unu ooooπŸ™ŒπŸ™Œ

Abu m nwaafo Awkuzu, nwanne Igwe John Nebeolisa. Awkuzu ka omaka. Awkuzu emena emena Awkuzu eme ozo.

Adighi ama aka maka na adi asi ndo.

amanda favour said...

Iseee!!! O GA adi ka Isi kwuo nne

amanda favour said...

Daalu ezigbo mmadu,chukwu gozie gi

Chike TEFLON said...

Umunne m akalia va.

amanda favour said...

Hahahaha 😁,nne o GA adisi mma inugo. Chukwu gozie gi

amanda favour said...

Daalu

amanda favour said...

Odimma,etu obula odi,be anyi bu be anyi. Daalu olybekee

amanda favour said...

Hahahaha 😁
Ada Ada!!!
Adim loyal πŸ™Œ
Batabanu Na onwero!!!!

amanda favour said...

Daalu Cisca

amanda favour said...

Oga adisi mma nne,onye kwe chi ya ekwe. Chukwu gozie GI ezigbo mmadu

Anonymous said...

Igbo ndi oma,ya gazie,ekeresimesi bu oge obi uto,kanyi cheta kwa na ndu bu isi,kanyi kele chineke maka ndu,chukwu ga eme ka ekeresimesie nka juputara madu nile na onu,na udo,na ihunanya,na ojuju afo na aha Jesus-Amen

SANDY YO said...

Iseeeeeeeeee!!! Daalu rinne nwanne mmadu.

Anonymous said...

Nde Ohafia dum noni sdk blog ekeresemesi oma,unu kaa wo,Ohafia kweni,kwezua ni oya diri anyi anma

amanda favour said...

Hahahaha 😁 Chike biko a gbakwanaru ha one corner biko. O burugodu achicha bekee biko zutara ha. Mana ufodu ndi "unku" a,obi di ha na azu,aka ha bu aka Aradite...hahaha

amanda favour said...

Okwu gi amaka! Daalu

Beloved SDK BLOG PA said...

Ngwanu o... Ndi b'anyi e bi do go kwa mu inara ekele na Onyinye ekere simesi

Asi mu ka mu nyoyi anya ukaa....Ka mu biakwa.

Nwaada Amanda....O ga adiri gi mma. O ga adiri anyi nile mma. Iseee

amanda favour said...

Daalu

amanda favour said...

Daalu nne πŸ’‹

Mao Akuh said...

Anyi ga ezigara ha ihe mana anyi n'eche ego ugwo onwa. Udo diri umu Igbo nile...amin

obianuju augustina said...

kikikiki ochi atogbuolam Ebe nke a,chike biko jiri ya nwayoo.

obianuju augustina said...

hahahaha Kay bee biko ejikwana ochi gbuom Ebe nke a, oburoso enyemaka ngwa ma olulo udaume lol!

Joy Nwigwe said...

Ah! So I had to use google translator oh to translate everything here, some of the things written here from d beginning to the end doesn't make sense that much oh. Is it me or the google translator πŸ™„πŸ˜‚?

amanda favour said...

Iseee!!! Daalu

amanda favour said...

Odimma,chukwu gozie GI

Kay Bee said...

Nne m, Roro eshiela anyi nke toro biati!. Oso AbiolaπŸƒ ka m gbara biko.

Kay Bee said...

Enyi puo here ka anyi hu uzo biko. Inukwa akuko?

sugar babe said...

Ezigbo nwada igbo ji eme onu,udo diri gi nwanne,Igbo amaka.

sugar babe said...

Ezigbo nwada igbo ji eme onu,udo diri gi nwanne,Igbo amaka.

Chike TEFLON said...
This comment has been removed by the author.
Chike TEFLON said...

*Awkuzu ka ome.


ORIAKU Amanda Favour ndu ahu mere m tarty mgbe ahu. Okwa akwa Ana agum ma ha na agba ya bu Egwu instead of inye m ego. Ka odiba.


Obianuju Nwanne m, biko hapu mu aka na Igbo na asowa nti... πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Chike TEFLON said...

Sandy Yo Yo Yo, nwamama, Asa di mbada OK.
Nne agam akponyi side gi na Igbo ka igworo m abacha na ugba with azu mangala na nkwu ocha aga eji butu ya.

Chike TEFLON said...

Iseeee

Eji m gi ugwo blomblom na eyeglass rubber ahu Ana azutara anyi mgbe anyi pere mpe ka iwere jiri ya cheta mgbe ika di na Nwata πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Iga agbawka knockout?
Iga eje kwa uka abali?
Adighi zi ekwu okwu Egwu Onwa na nke ahu buzi akuko mgbe ochie

Chike TEFLON said...

Hmmmmmm!!!!
Alu emeee!!!
Mmadu ejefuo Unu agba nkiti.

Nne owu gunu?
Ishi nnini bikonu?
So imaro asusu Igbo asu?
Egwu dikwa.
Eme kita ibia igwa m na mu amaro oyibo ede mana asusu gi ka ina amaro ede, asu ma obu nukwa.
Akpachayi anya iga na asu Yoruba ma obu awusa nke oma.

Nwa m naruo ala Igbo muta asusu Igbo ka odiri gi na mma.

Anonymous said...

You must be one of those 'educated' illiterates.

Anonymous said...

You are not alone o

Chike TEFLON said...

Adadioramma
Nwa na mma
Ada eji eje mba

Ntuo down na Igbo anyi enwe.
Isiri na Willie aruzigo okporo uzo?
Udo di.
Mgbe mu batara ka mu were anya m abuo fu ya bu uzo.
Dobere m eke okuku. Ima na obu nke ahu ka okenye na ata.

amanda favour said...

Daalu NNE m,chukwu gozie GI

amanda favour said...

NNE jisike muta asusu Igbo biko,o di ezigbote mkpa

Beloved SDK BLOG PA said...

Chike chykoo....Odi nka ya buru na taa bu ya bu uka Abali. O na adi kpookpoo.

I ma nke mere last. Lol. Blombolo anwa ana aka aka...akara mu ya unyahu. πŸ™ˆπŸ™ˆπŸ™ˆπŸ™ˆ

SANDY YO said...

Onye nkea asi kwa noo gini na ayi a??πŸ™„πŸ˜

SANDY YO said...

Hahahaha! Chike Chyko! Enwero nsogbu nwanna.

Chike TEFLON said...

Hahahahahahahahahahahahahahahaha

Beloved kwuo eziokwu?
Isiri na ikara ya unyia ahu?
Chai!!!!
Ifele gi emegbuo m ooooπŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Related Posts Plugin for WordPress, Blogger...