Stella Dimoko Korkus.com: EKERESIMESI OMA O !!!!!

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Thursday, December 14, 2017

EKERESIMESI OMA O !!!!!

Umunne m daalu kwanu o!.




 Ekele m onye obula. Nke onye chiri ya zere.
Ekeresimesi ozo erukwala nu,ndi be anyi bi ebe di iche iche,unu a na-anata kwa nu? Ka unu abu ndi ala bu otu ?


 Hahahaha!!! Ndi adighi anata, zigakwara ndi be unu ihe (otumadi nne na nna gi) ka obi di ha mma. Ka ekeresimesi a buru nke ga akachasi mma na aha JESUS......ISEE!!!!
Ihe obula unu na eme,cheta nu na JESUS bu ihe kpatara eji agba ekeresimesi !!!
Ka odi nu na afo 2018.........ISEE!!!!!


B.V Amanda Favour.

51 comments:

  1. chukwu ga agozi onye igbo obula rinne na ekeresimesi a. Agam ano na Lagos gba nke afo maka na uzo anyi na Imo state anaghi ekwe ogiga, oku adiro, onye obula no na aguru. Ka m jide nke m ji na amanage uwa ma hafee Rochas na aka chukwu. Ndi enugu stati, unu amaghi ihe chukwu mere unu nwe nye unu ezigbo govementi. Imo neediri enyemaka ngwa biko. LOls. Emume a ga erute anyi niile. Iseeee....

    ReplyDelete
    Replies
    1. Happy Christmas to all...celebrate well

      Delete
    2. Hahahaha 😁,nne o GA adisi mma inugo. Chukwu gozie gi

      Delete
    3. hahahaha Kay bee biko ejikwana ochi gbuom Ebe nke a, oburoso enyemaka ngwa ma olulo udaume lol!

      Delete
    4. Nne m, Roro eshiela anyi nke toro biati!. Oso AbiolaπŸƒ ka m gbara biko.

      Delete
  2. Ndi igbo ibem ka ogaziere anyi nine Nke oma Amanda nwannem udo diri gi na ezi na ulo gi. MA ha ekwe na ekweghi mu na ezi na ulo m ga gbaru ulo na afoa.ehihe oma


    Olybekee Amawbia ugbo ogiriga

    ReplyDelete
    Replies
    1. Odimma,etu obula odi,be anyi bu be anyi. Daalu olybekee

      Delete
  3. Nwada Amanda Favour, okwu gi amakakwanu, o di mma na anyi ga-eme nlota umumu onye nzoputa anyi ofuma kama na ezii amaro kwuru. Dika o si di, ife esikakwanu kita. Mana ka o si na di, aga-ama ife emelu ya. Ndi be anyi, ekeresimesi oma nu ooooooo.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Oga adisi mma nne,onye kwe chi ya ekwe. Chukwu gozie GI ezigbo mmadu

      Delete
  4. Onye nwe anyi, chebe anyi, no nyere anyi na Ihe nile anyi ga-eme, ma ebe anyi ga aga, ma nri anyi ga-eri. Odighi onye anyi ga acho acho. Udo diri anyi

    ReplyDelete
  5. Oke Ada
    Onye oga adiri mma
    Obinigwe mekwa gi mma na oge a na oge nine.
    Agam anatanu, Willie mere uzo nine ka odi lari. Igbo atoka
    Nwunye G na Chike, atupulum unu okpukpu na ilo...kam chebiziere ogwu Nkita na ndi mmuo.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Hahahaha 😁
      Ada Ada!!!
      Adim loyal πŸ™Œ
      Batabanu Na onwero!!!!

      Delete
    2. Adadioramma
      Nwa na mma
      Ada eji eje mba

      Ntuo down na Igbo anyi enwe.
      Isiri na Willie aruzigo okporo uzo?
      Udo di.
      Mgbe mu batara ka mu were anya m abuo fu ya bu uzo.
      Dobere m eke okuku. Ima na obu nke ahu ka okenye na ata.

      Delete
  6. ORIAKU Amanda Favour daalu rienne.
    Ihe a chetara m Egwu Tony one week

    🎀🎡🎼
    Onwa December
    Onwa December na orubego
    Onwa December
    Onwa December na orubego🎼🎡🎀


    Ndi uncle ahu ga Abu mgbe ahu mpere mpe, mu si ha gbara m ekeresimesi ha ajuo mu ma obu osadebe ka obu Oliver ka mu choro ka ha gbaa, ha mara na umu ha bu
    "WO" na "one corner" ka mu ga agbara ha na ekeresimesia . Maka na ndi be anyi siri na iko onye jiri maru mmadu ka aga eji maru ya.

    Igbo amaka
    Umu Igbo ekene m Unu ooooπŸ™ŒπŸ™Œ

    Abu m nwaafo Awkuzu, nwanne Igwe John Nebeolisa. Awkuzu ka omaka. Awkuzu emena emena Awkuzu eme ozo.

    Adighi ama aka maka na adi asi ndo.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Hahahaha 😁 Chike biko a gbakwanaru ha one corner biko. O burugodu achicha bekee biko zutara ha. Mana ufodu ndi "unku" a,obi di ha na azu,aka ha bu aka Aradite...hahaha

      Delete
    2. kikikiki ochi atogbuolam Ebe nke a,chike biko jiri ya nwayoo.

      Delete
    3. *Awkuzu ka ome.


      ORIAKU Amanda Favour ndu ahu mere m tarty mgbe ahu. Okwa akwa Ana agum ma ha na agba ya bu Egwu instead of inye m ego. Ka odiba.


      Obianuju Nwanne m, biko hapu mu aka na Igbo na asowa nti... πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

      Delete
  7. Igbo ndi oma,ya gazie,ekeresimesi bu oge obi uto,kanyi cheta kwa na ndu bu isi,kanyi kele chineke maka ndu,chukwu ga eme ka ekeresimesie nka juputara madu nile na onu,na udo,na ihunanya,na ojuju afo na aha Jesus-Amen

    ReplyDelete
  8. Iseeeeeeeeee!!! Daalu rinne nwanne mmadu.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Sandy Yo Yo Yo, nwamama, Asa di mbada OK.
      Nne agam akponyi side gi na Igbo ka igworo m abacha na ugba with azu mangala na nkwu ocha aga eji butu ya.

      Delete
    2. Hahahaha! Chike Chyko! Enwero nsogbu nwanna.

      Delete
  9. Nde Ohafia dum noni sdk blog ekeresemesi oma,unu kaa wo,Ohafia kweni,kwezua ni oya diri anyi anma

    ReplyDelete
  10. Ngwanu o... Ndi b'anyi e bi do go kwa mu inara ekele na Onyinye ekere simesi

    Asi mu ka mu nyoyi anya ukaa....Ka mu biakwa.

    Nwaada Amanda....O ga adiri gi mma. O ga adiri anyi nile mma. Iseee

    ReplyDelete
    Replies
    1. Iseeee

      Eji m gi ugwo blomblom na eyeglass rubber ahu Ana azutara anyi mgbe anyi pere mpe ka iwere jiri ya cheta mgbe ika di na Nwata πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

      Iga agbawka knockout?
      Iga eje kwa uka abali?
      Adighi zi ekwu okwu Egwu Onwa na nke ahu buzi akuko mgbe ochie

      Delete
    2. Chike chykoo....Odi nka ya buru na taa bu ya bu uka Abali. O na adi kpookpoo.

      I ma nke mere last. Lol. Blombolo anwa ana aka aka...akara mu ya unyahu. πŸ™ˆπŸ™ˆπŸ™ˆπŸ™ˆ

      Delete
    3. Hahahahahahahahahahahahahahahaha

      Beloved kwuo eziokwu?
      Isiri na ikara ya unyia ahu?
      Chai!!!!
      Ifele gi emegbuo m ooooπŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

      Delete
  11. Anyi ga ezigara ha ihe mana anyi n'eche ego ugwo onwa. Udo diri umu Igbo nile...amin

    ReplyDelete
  12. Ah! So I had to use google translator oh to translate everything here, some of the things written here from d beginning to the end doesn't make sense that much oh. Is it me or the google translator πŸ™„πŸ˜‚?

    ReplyDelete
    Replies
    1. Enyi puo here ka anyi hu uzo biko. Inukwa akuko?

      Delete
    2. Hmmmmmm!!!!
      Alu emeee!!!
      Mmadu ejefuo Unu agba nkiti.

      Nne owu gunu?
      Ishi nnini bikonu?
      So imaro asusu Igbo asu?
      Egwu dikwa.
      Eme kita ibia igwa m na mu amaro oyibo ede mana asusu gi ka ina amaro ede, asu ma obu nukwa.
      Akpachayi anya iga na asu Yoruba ma obu awusa nke oma.

      Nwa m naruo ala Igbo muta asusu Igbo ka odiri gi na mma.

      Delete
    3. You must be one of those 'educated' illiterates.

      Delete
    4. You are not alone o

      Delete
    5. NNE jisike muta asusu Igbo biko,o di ezigbote mkpa

      Delete
    6. Onye nkea asi kwa noo gini na ayi a??πŸ™„πŸ˜

      Delete
  13. Ezigbo nwada igbo ji eme onu,udo diri gi nwanne,Igbo amaka.

    ReplyDelete
  14. Ezigbo nwada igbo ji eme onu,udo diri gi nwanne,Igbo amaka.

    ReplyDelete

Disclaimer: Comments And Opinions On Any Part Of This Website Are Opinions Of The Blog Commenters Or Anonymous Persons And They Do Not Represent The Opinion Of StellaDimokoKorkus.com

Pictures and culled stories posted on this site are given credit and if a story is yours but credited to the wrong source,Please contact Stelladimokokorkus.com and corrections will be made..

If you have a complaint or a story,Please Contact StellaDimokoKorkus.com Via

Sdimokokorkus@gmail.com
Mobile Phone +4915210724141