Stella Dimoko Korkus.com: Aha Anumanu Di Iche Na Asusu Igbo

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Tuesday, 24 October 2017

Aha Anumanu Di Iche Na Asusu Igbo

IGBO KWENU............YA !!!
IGBO KWENU............ YA !!!!
IGBO KWEZUONU......... ISEEEE!!!!! 





Ndeewo nu ndi oma m ji eme onu. A wuchikwala m ozo ka anyi muo aha umu anumanu ufodu na igbo. O di ezigbote mkpa na nwafo igbo obula kwesiri ima gasi umu ihe ndia.
Na etufughi oge,ka anyi koo na ugbo onye anyi biara;

1. Guinea fowl - ogazi
2. Turkey - Toro Toro/Tolo Tolo
3. Duck - obagwuma/obogwu
4. Squirrel - osa
5. Gecko - Agu uno
6. Ostrich - enyi nnunu
7. Cat - Buusu/ nwamba / Nwonogbo
8. Deer - Ene
9. Viper - Ajuala / Ajuani
10. Rabbit - oke oyibo
11. Taylor Ant - Akpolide/Akpulide
12. Butterfly - ilokolo/ Buba
13. Spider - ududo/udide
14. Block ant - Agbisi/ Abusi
15. Antelope - mgbada
16. Owl - ikwikwi/ iyi ocha
17. Cricket - Mbuzu/Abuzi/ Mgbaja
18. Crab - nshiko
19. Hawk - Egbe
20. Horse - Inyinya
21. Chameleon - Ogwumagana/ Ugwumagana
22. Wasp - Ebu
23. Toad - Awo
24. Frog - Mbala
25. Hynea - Nkita ohia
26. Leopard - Agu /Owuru
27. Ram - Ebule/Ebune
28. Vulture - Udele/udene
29. Lion - Odum
30. Sheep - Aturu/Atulu
31. Bat - Usu
32. Crocodile -Aguiyi
33. Praying mantis - okongono
34. Maggot - Ikpuru
35. Turtle - mbe mmili
36. Bush rat - Ewi
37. Donkey - Jaki
38. Eagle - Ugo
39. Bedbug - Chinchi
40. Locust - Igwulube/ Igwurube
41. Cobra - Ubi
42. Camel - Inyinya Ibu
43. Goose/ Bush fowl - Okwa
44. Worm - Okpo
45. Fox - Nyanwuruede
46. Reindeer - Isiobaohia
47. Wolf - Ufu/ Agu owulu
48. Hippopotamus - Utobo / Akum
49. Gorilla - Ozodimgba
50. Monkey - Enwe
51. Bee - Anu
52. Milipede - Esu
53. Parrot - Ichoku
54. Chimpanzee - Adaka
56. Kite - Nkwo
57. Bettle - Abuzu/ Mbuzu /Ebe
58. Grasscutter - Nchi
59. Pig - Ezi
60. Centipede - Ogbakulu.

Ngwanu umunne m. Ndia bu ndi m mara. Bia ufodu ndi nke adighi ebe a.
Ka odi nu oge ozo, udo diri unu!!!
Nara nu nsusu

BV Oriaku Amanda Favour.

130 comments:

amanda favour said...

Ngwanu ndi be anyi o setigo. Bia gwa nu anyi ndi ke edeghi ebe a.

lovely amaka said...

daalu nu umu igbo ibe mu......asusu igbo amaka ooo,chukwu goziee ndi igbo.

Miss Ess said...

Jisi ike Amanda

BLOGLORD (MVBM) said...

Obu sor sor ndi igbo di na blog anyi?
Oge o'buna unu ne intimidate ndi ozor.
Odiro nma.
Ndi Hausa, Yoruba, urhobo, akwaibom, onye obu na, ba ta bia kowa nke unu.


πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚.
This my ibo is as rusty as hell.
My mama tell me say I be iboπŸ˜‚πŸ˜‚

Kay Bee said...

nna eh, Asusu igbo digasi iche iche nwanne m Favor. Frog na Imo State anyi bu Akiri, cat nke onye obula na akpo busu bu Nwaakom. Mana E hatirim Anumanu karia ihe niile. Ya na agwo. Anu abuo obi fere azu!. Biko nwetere m Anu okuko anytime mehn. Ya na akwa.
Infact, Okuko wu my best animal anytime any day... KIKIKIKI. E Kelekwa m unu Igbo ndi oma anyi ji eme onu, Unu daalu rinne oo!

jay urchy said...

Amanda ndeewo! Jisike,onye nweanyi gba gi ume.

obianuju augustina said...

aka m di n'elu o ezigbote nwa ada Amanda,n'itinye one na ederede a, ihe ndi be anyi na akpor viper bu abuana mana Ka osi na di,nnem igbalika ooo

SANDY YO said...

Wooow! Confirm nwa afo ka ibu nwanne. Me dunno sooo many of their igbo names on this list.πŸ˜’ Anaemenu! Daalu so.

Iphie dearie said...

WTH!! Cobra wu Ubi?
Chim!

amanda favour said...

Hahahaha,bloggie
Igbaliri πŸ‘πŸ‘

amanda favour said...

Daalu Miss EssπŸ’‹

amanda favour said...

Gozi kwa gi Amaka

amanda favour said...

Daalu onye oma kay bee
A mutakwala m nkea na aka gi. Eziokwu asusu igbo bara uba!. Imela

amanda favour said...

Ndeewo nwanne m ,chukwu gozie gi

I am king EZE said...

Amanda,chike..... I want to be like you people when I grow up πŸ˜…πŸ˜….only cuss words(for clapbacks of course ) and few words stuck....

amanda favour said...

Daalu obianuju. Asusu igbo erika

Anonymous said...

Nice compilation. However, there are some little mistakes.
Hawk is not Egbe but Agu nkwo/ Nkwo.
Kite on the other hand is Egbe.
Also Toad is Mbala while Frog is Awo.

Chameleon said...

what am I doing here? bye

Miss Juliet said...

Loool Chike will love this. Ndi igbo no na this blog dikwa too much o

Just Glamour said...

Ochi atolum ni ike πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚oburo so so intimidate,anyi na achakwudo ndi asusu ozor,ngwa kwuo nra (fine) maka engligbo gi.

Aurora said...

Ndα»‹ α»₯fọdα»₯ na akpọ Hawk,Egbe.

Aurora said...

Nwa ada Amanda, daalu nke ukwu na ọmα»₯mα»₯ nke taa α»‹ wetere anyα»‹. Onye nwe anyα»‹ gba gα»‹ ume.

Betty Promise said...

mu wan mala obu ikpurikpu na ha la po maggot.......HahahahahahaahaHHa.
I hope I wrote it well lolzzz

Yori Yori Princess Loveme Jeje said...

Amanda onye nkem ndewo

Just Glamour said...

Jisike Amanda,amalum ofodu afa umu anumanu ndia,mana ife ndi be anyi na akpo Worm bu Idide.

Just Glamour said...

Nga eme the screen shot,kam jiri guziri umum.

Beloved said...

Daa lu nke ukwuu Oriaku Amanda.

Elego mu Anya na nde idere.
Nde nkaa bu ndi choputara na ilozoo.

Earthworm- ididΓ©
Lizard - ngwere/Ngwele
Dog-Nkuta/Nkita



Na elu nkaa, olu ndi na ba anyi na akpo
Praying mantis-Okongoro
Viper- Abuani

Nwada Amanda, elo kwe mu na obu Kite kaa ana akpo Egbe?

Tgw ibu onye Awka ibe ke anyi ?..πŸ˜πŸ™‹

Ngwa ana mu Abia nu...Maka na eji mu ihe na aka ugbu a, ma asi kaa mu nyo yi anya ukaa.


Krix said...

Nwada Amanda kedu ka isiri decha ihe nile idere ma ideghi Nkita?
61. Dog- Nkita
Anam ekele onye Obika n’ebea, nike Onye chiri ya zere!!!

Betty Promise said...

Hawk is Egbe nah......habaaa

SANDY YO said...

πŸ˜€πŸ˜€πŸ˜€πŸ˜…πŸ˜†πŸ˜…πŸ˜„

Faithful God said...

Hawk bu nkwo
Kite bu egbu
python bu eke ogba
rattle snake bu aju ala
mosiqutoes bu anwu nta ma o bu anwu isii.

Oriaku Amanda daalu rinne

amanda favour said...

Daalu nwanne m. A muta kwa m nkea taa

amanda favour said...

Hahahaha 😁 odimma. Daalu

amanda favour said...

Hahahaha 😁 sandy yo. Daalu nwanne m

Ed said...

Cockroach. ...Ochicha
Ant....Agbusi
Eagle....Ugo

Ndi be anyi ekenekwamu unu o😘😘😘😘

amanda favour said...

Iphie,o kwa ihe anyi Na akpo ya ebea, kedu ihe unu Na akpo ya Na asusu owerri?

Kay Bee said...

Toad is a wonderful nwanne.

LUCILE COCONUT OIL, CARROT OIL AND BLACK SOAP ABUJA 07059605320 Pin- 2BC6235E said...

Oriaku Amanda,igbaniala non.jisie like TADINU

sexy Daddy said...

Otele/ike-yansh

Ara -Breast

Onu-mouth
Oriaku Amanda daalu nne

QUEEN AMY Loves ACCESS BANK said...

Igbo gi a na atom na umi okpukpu. Jidekwa nke iji nwanyi oma

Faithful God said...

*Egbe*

natabombom said...

πŸ‘πŸ‘ my ppl

CharisMAtic DIVA said...

Ahahahaha
Igbalia la

Olivia Silk said...

Daalu Amanda.
Imere nke oma.

Iya Oshoronga of Blogosphere AKA Mrs Always RIGHT said...

Here we go again. Typical.

amanda favour said...

Daalu Lucille

amanda favour said...

Hahahaha 😁
Naghachite nne m

amanda favour said...

Anyi kariri akari!

CharisMAtic DIVA said...

Iphiem ọchọrọ ide Ềbα»‹
Mana ọ dα»‹ ka α»‹na aghọta 'Ubi' ebe ana akọ ihe oriri

Amanda gα»‹nα»‹ bα»₯ WTH' n'asα»₯sα»₯ igbo?
Daalα»₯

amanda favour said...

Aurora daalu nnem. Aha gi atogbuela m

BLOGLORD (MVBM) said...

Oh chim!
Just Glamour, ife ina gwam bu
anu' m asu engligbo? πŸ˜‚πŸ˜‚
Anu'm anwa biko ah ahnnπŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Ngwa, ko mesie. K'am gba oso
Unu jide'm na orlu.
πŸ˜‚πŸƒπŸƒ


amanda favour said...

Hahahaha😁. Betty igbaliri

CharisMAtic DIVA said...

Dog= Ekuke/ Eke nkuta

BLOGLORD (MVBM) said...

Sir Krix,
Ka ka?
Ejumese gi na SP.

amanda favour said...

Nara nsusu Adaeze m πŸ’‹

amanda favour said...

Ndeewo nwanne m nwanyi

CharisMAtic DIVA said...

Dog bα»₯ Ekuke

amanda favour said...

Odimma✔

amanda favour said...

Hahahaha Beloved,πŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™Œ
I bu ezigbote nwafo!
O kwanu omumu omumu ka anyi no ebea,a bughi m omacha ncha!
Daalu nwanne m

CharisMAtic DIVA said...

ihe ejiri mara 'Hawk' bα»₯ Egbe mana-ana akpọ kwa ya Agu αΉ…kwọ
Bees bα»₯ An̄α»₯

Kay Bee said...

Toad is awo. Auto correct 😠😠😠

amanda favour said...

Hahahaha ukochukwu krix πŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™Œ
Daalu ezigbo mmadu

amanda favour said...

Ndeewo nwanne m

amanda favour said...

Edlicious πŸ’‹πŸ’‹

amanda favour said...

Ndewo ollie baibe,(na olu nwunye G)

CharisMAtic DIVA said...

Ezechiteoke abiama!
Nne ishi ọwα»₯ gα»₯nu? Olee ihe isuga? Ọgα»₯nα»₯?

amanda favour said...

Daalu charismatic diva. I kowara ya nke oma. Kedu (font) iji ede nke gi mere iji e nweta akara udaolu na ntupo?
A bia na ajuju gi,o dikwa egwu o!. A maghi m ya nwanne m nwanyi,onye mara ya biko gwa anyi. Ndeewo

Beloved said...

Diva mu, Biko laaa mu aka.

Ekuke bu nke na ano ni ime obodo, mana Nkita bu nke afa noo na ulo mu.
Nkita bu kwa nke afa nti ya naa api Chi api chi...

πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Nwada Amanda obu asi ka mu na-asi? πŸ€·πŸ˜‚

Anonymous said...

Eagle is Egbe.
dunno what y'all are talking about.

Anonymous said...

What do you mean by 'typical'?
Did anyone stop you from writing a post in Yoruba or whatever Language you speak?
Did you do a post in your Language and Stella refused posting?
Why open the post in the first place if it's so 'typical'?
Na wa!

Nwanyi Afikpo

Mrs A said...

Otu - toto 😁😁😁😁😁

Iphie dearie said...

Akwa cobra wu eke? @ Amanda
Haa, Divalicious agahum enwetali nsupem otua ahu.
Adim ume ngwu na edemede Igbo.

Sandy gini na atogi? Bia dee igbo, ya wuru Asusu ndi ugwu now, gi atapia ya ka carrotπŸ˜‚πŸ€£πŸ€£πŸ€£

Iphie dearie said...

Amanda dey try.
Not everyone knows how difficult it is to write in Igbo language.
It requires patience and hardwork.
*wipes sweat*

SANDY YO said...

Divaliscious, aka mu di na enu nwanne.πŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™Œ Another confirm nwa afo. Amuta cha bem proper spelling for Igbo belente dots. Loool

SANDY YO said...

Atleast, I don see who I better pass.πŸ˜ƒπŸ˜ƒπŸ˜ƒ

Anonymous said...

Ibi obughi ubi

Anonymous said...

Nne ibu onye Osumenyi??

Dee goddess said...

Nwa Ada Amanda dalu, igbaliri ofumma, jisike were na akwalite asusu igbo na ebe a.... Asutakwaram ya? Lol

obianuju augustina said...

mba anon,abu m onye ukpor.

Nemerem said...

Mandy imela nk'oma.
Mana anyi na'kpo gecko nchekencheke, toad bu awo, frog bu akiri n'okwu Owerri.
Nd'alu nwanne mmadu, amutagom ihe ta.
Chukwu gozie gi.

Stella maris Baby said...

Anyi ebuka!!

EJIASINWEZEGINI said...

Dog nΓ‘susu igbo bu nkita

Priceless Jewel said...

And you be King? Well, can I be your blog boo?


... Jesus is my worth!

Stella maris Baby said...

Amanda nwanne m dalu!
Jisike!
Chukwu gozie GI Ada di nma ndi Igbo.

Mama Rere said...

Wetin be all this abeg?

EJIASINWEZEGINI said...

COCK- OKEOKPA, HEN-NNEKWU OKUKO, CHICK-URIOM OKUKO

BLOGLORD (MVBM) said...

πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚ @ Sandy and Divaliscious.

Anonymous said...

Favour, Chukwu abiama gozie gi. Ihe obula itinyere aka g'aga ovuma. Ndeewo Nwanyi oma. Igbo amaka.

Chike TEFLON said...

Nwa ada Amanda Favour.
Iwe ewena Unu na mu abiaro na oge.



1) Goat = Ewu (Male = Mkpi, Female = Nne Ewu)
2) Fowl = Okuko (Male = Oke Ọkpa, Female =
Nnekwu)
3) Guinea Fowl = Ọgazα»‹
4) Chicken = Nwa Ọkα»₯kọ
5) Turkey = Tolotolo/Torotoro
6) Duck = Obogwuma/Obogwu
7) Pigeon = Nduru/Nduli
8.) Ostrich = Enyi Nnunu
9) Antelope = Mgbada
10) Deer = Ene
11) Cow = Efi
12) Horse = Ịnyα»‹nya
13) Rat = Oke
14) Guinea Pig = Oke Bekee
15) Squirrel = Ọsa
16) Dog = Nkita
17) Hyena = Nkita Ọfia
18) Cat = Nwonogbo/Buusu/Nwamba
19) Sheep = Atulu
20) Ram = Ebune/Ebule
21) Pig = Ezi
22) Lion = Ọdα»₯m
23) Leopard = Agα»₯/owuru
24) Elephant = Enyi
25) Monkey = Enwe
26) Chimpanzee = Adaka
27) Gorilla = Ọzọdimgba (Ọzọ, the king of
wrestling)
28) Snail = Eju/Ejune/Ejula
29) Snake = Agwo
30) Python = Eke
31) Lizard = Ngwele/Ngwere
32) Wall Gecko = Agu uno
33) Crocodile = Aguiyi
34) Toad = Awo
35) Frog = Mbala/Mbara/Nte/Akiri
36) Tortoise = Mbe/Nabe
37) Vulture = Udene/Udele
38) Eagle = Ugo
39) White Ant = Aruru
40) Black Ant = Agbisi
41) Mosquito = AΓ±u Nta
42) Grasshopper = Ukpana
43) Kite = Nkwo
44) Spider = Ududo
45) Praying Mantis = Okongono
46) Earth Worm = Idide
47) Worm = Okpo
48) Scorpion = Akpi
49) Butterfly = Ilokolo Ibuba
50) Cockroach = Uchicha
51) House Fly = Ijiji
52) Cricket = Mbuzu/Mgbaja
53) Bed Bug = Chinchi/Ogii
54) Bee = AΓ±u
55) Crab = Nchiko/Nshiko
56) Bat = Usu
57) Millipede = Esu
58) Centipede = Ogbakuluu
59) Rabbit = Ewii
60) Grasscutter = Nchi
61) Owl = Ikwikwi/Iyi Ochi
62) Wood Pecker = Otu Kpokpo
63) Chameleon = Ugwumagana
64) Fox = Nyanwuruede
65) Fish = Azu
66) African civet = Edi Ura (a nocturnal animal
known to sleep all day during the day. Used to
refer to anyone who sleeps a lot)
67) Wasp = Ebu (Isi kote ebu, O gbakasia nya aru
wink)
68) Taylor Ant = Akpolide (Usually found on
mango trees)
69) Porcupine = Ebi Ogwu
70) Shrew = Nkakwu/Nkapi (Mole-like rat that is
known for its pungent smell.)
71) Eneke Nti Oba = Swallow (A type of bird that
hardly perches on trees when in season to avoid
being gunned down by human hunters)
72) Hawk = Egbe
73) Beetle = Mbuzu/Ebe
74) Periwinkle = Isam
75) Bush Fowl/Goose = Okwa
76) Stork = Okpoko
77) Boa Constrictor = Eke Ogba
78) Camel = Inyinya Ibu
79) Hippopotamus = Utobo/Akum
80) Iguana = Ngwele aghu
81) Tilapia = Azu asa
82) Eel = Ebi Iyi
83) Crayfish = Isha
84) Turtle = Mbe mmili
85) Egret = Chekeleke
86) Donkey = Jaki
87) Dragon Fly = Tatambeneke
88) Maggot = Ikpuru
89) Buffalo = Atu
90) Wolf = Agu Owulu
91) Sparrow = Nza
92) Parrot = Icheoku
93) Viper = Ajuani/Ajuala
94) Locusts = Igwulube
95) Galago/Bush baby = Ikili/Ikiri
96) Hog = Ezi Ofia
97) Bird = Nnunu (Generic name)
98) Gaboon Viper = Echi Eteka
99) Weaver bird = Egule
100) Cod fish = Okpoloko

Chike TEFLON said...

BLOGLORD
Agbakpo dike Izu agbayaria ya 1 worldwide.

Obu na imaro na obodo obula igara ma onye Igbo anoghi ya na ya bu obodo agaghi afunata ihe oma?

Chike TEFLON said...

Lol
Usa. Oburo so anu okuko

Chike TEFLON said...

Chai!!!!
Eze ishi nnini bikonu?
Igwe dika gi
πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Chike TEFLON said...

Lmao
Anon 14:10
Eagle bu Ugo πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Chike TEFLON said...

Igbo ebuka nne mπŸ™Œ

Anonymous said...

Amanda biko nara ekene. Kelee kwa Stella nwe blog. Ejekwam n'ohuru ndIgbo n'anya. Ma nkea gosiri m na uche ya di n'aya.

Chike TEFLON said...

Aurora Nwannem.
Agwara m gi na Igbo gi na asowa m nti.

Chike TEFLON said...

Lmao @CharisMAtic DIVA.

Nne Igbo gi bu eshii lolo πŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™Œ

O siri na maggot bu Ikpuru.

Chike TEFLON said...

Yori Yori Nwa ibu Asa mpete

Chike TEFLON said...

Umunnem akaria

Just Glamour said...

πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚πŸ˜‚

Chike TEFLON said...

Lmao @Ekuke bu nke na ano ni ime obodo, mana Nkita bu nke afa noo na ulo mu.


Beloved onye Nkem idi mbada ok

Chike TEFLON said...

Oga anyi bi na town
Pastor Kris Anum na ijere mba ofesi buru ike nata. Na ibuzi ego ugbua ka Izuogu siri buru ogwu.

Aka mu di na elu oje mba enwe ilo πŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™ŒπŸ™Œ

Chike TEFLON said...

Ed Nwa ama ama

Chike TEFLON said...

Ikpu - pussy
AMU - dick

Chike TEFLON said...

Nwanne m oooo
Iga adi

Chike TEFLON said...

Bu ndi olee?

Chike TEFLON said...

Ikpu ka bu pussy πŸ˜‚πŸ˜‚

Chike TEFLON said...

Imere olee nwanne mmadu?

Chike TEFLON said...

Aha umu anu na Igbo ka obu. Iwotago?

Stella maris Baby said...

Lolzz at Chike.
Yummy are funny.

Stella maris Baby said...

Adi m Mma Chike okenwoke
Nwoke ike dalu ooo

Onye nweanyi gozie kwa gi

Mama Rere said...

Mo si e je

SANDY YO said...

Hahahahaha Iphie nwannem, oburo fault m o! Okwa etu nsi fu ya.πŸ˜‚

SANDY YO said...

This one na animal name too?πŸ˜‰ lol

Anonymous said...

Nwanyi Afikpo biko hapα»₯ onye anya α»₯fα»₯ a

amanda favour said...

Chike daalu o ! πŸ‘πŸ‘πŸ‘

@ anon 17;01 ndeewo nwanne m

amanda favour said...

Hahahaha beloved,nke obula i kporo ya ka o bu,ma nkita o,ma ekuke o ma bingo....hehehe

amanda favour said...

Chei!!!, sexy daddy,anyi na ekwu maka umuanumanu,i na ede ihe ozo

amanda favour said...

Ndeewo Amy nwa

amanda favour said...

Hahahaha,chike 😊
@natabombom πŸ‘

amanda favour said...

Hahahahaha @ Mrs A na sexy daddy,unu e sigo kwa na i gote ogiri bawa ime ahia, chai!

amanda favour said...

I sutara ya nke oma πŸ‘πŸ‘πŸ‘
Ndeewo nwanne m

amanda favour said...

I sutara ya nwanne m
Ndeewo πŸ‘πŸ‘πŸ‘

amanda favour said...

Ndeewo nemerem,amutakwala m ihe na aka gi πŸ‘πŸ‘

amanda favour said...

Stella nwa oma daalu nwanne m πŸ’‹πŸ’‹

amanda favour said...

Daali nwanne m πŸ‘πŸ‘

amanda favour said...

πŸ‘πŸ‘πŸ‘

Madonna said...

Ihe ndia ngutara atogbuolam. Nwa Ada Amanda, I mere nke oma, odi mma ka anyi bu ndi jgbo jisike na akwalita asusu igbo ebenile

Anonymous said...

What about.
Smelly pussy and eating wet pussy?πŸ˜ƒπŸ˜ƒπŸ˜ƒ

Betty Promise said...

@ Charismatic I tried reading I don't undastnd ....Chike amam na maggot wu ikpurikpu not ikpuru ....... lolzzzz

Related Posts Plugin for WordPress, Blogger...