Stella Dimoko Korkus.com: NTUGHARI

Advertisement

Thursday, July 12, 2018

NTUGHARI

Igbo kweenu.... Yaa!!
Igbo kwezuonu.... Isee !!!!!






Ndi be anyi ekele kwa m unu, nke onye chiri ya zere, eji m na aka na aru disi onye obula mma? 


Awuchikwa nu m ozo taa ka Anyi suo asusu anyi bu igbo. Ihe m choro ka anyi kparia taa bu itughari ufodu okwu Oyibo na igbo. Ufodu okwu Oyibo di, mana anyi amaghi ihe a na akpo ya na ugboala. A ga m ede ufodu m na, , dekwaa ufodu mu amaghi ,onye ma ya Biko gwa anyi .


UFODU OKWU OYIBO NA IHE A NA AKPO YA NA ASUSU IGBO :

1. Bread....... Achicha oyibo
2.phone ........Ekwenti
3.Bicycle ........ Igwe
4. Motorcycle...... Ogba tum tum
5. Pen...... Mkpisi odee
6. Pawpaw.... Nkwu anyim
7. Plantain. ...Ogede/ojoko
8.Groundnut.....Opapa
9.Bank......... Ulo odebego
10.Canoe....... Ugboala amala


Bikonu, onwere onye ma ihe a na-akpo ihe ndia na asusu igbo?
1.watch
2.Fan
3.Gate
4.kitchen
5.Trousers


Ngwanu, ka odi nu Oge ozo, Chukwu gozie onye obula.

94 comments:

Miss Ess said...

Aname kele gi ezigbo madu

PATSY Collections said...

Agam atughari na Kampala okwu ndi obodom.
Trousers-iba
Watch-atang
Biko kedu onye ma ihe ana kpo Akara na Udara na okwu oyibo?
Ndi ebe anyi kam biakwa nu😁😁😁

Unknown said...

Kitchen bu usekwu

STERN said...

Why that guy in the picture looking like Phyno fino without the beards

SweetestJwise said...

Watch means - elekele aka.

*** said...

Dalu πŸ˜€πŸ˜€πŸ˜€πŸ˜€

Fan Emmanuel said...

Aham wu Fan. Mana amaghim ihe oputara na asusu NnamπŸ˜‚ Bikonu umunnem nyerem aka

Obianuju Augustina said...

kitchen bu usekwu
gate bu uzo igwe.. dalukwa nu oo

Stylecee design said...

1.watch ...elekere aka

Anonymous said...

Bank is Ulo aku

Obianuju Augustina said...

lols! nna stern afo takwa gi mmiri choi!

Unknown said...

Akara by beans cake. Udara bu apple. Dalu

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Oriaku Amanda daalu nke ukuu.
ndi be anyi siri na dibia gworo ozo mana ozo nyiri dibia. ya putara na amaghi m ntuyari ihe ndia ahu ideputara n'elu.
mana mara na okwu Igbo ezughi ezu ya mere eji nwee okwu mbite.

Anonymous said...

Bank - Ulo aku

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Hahahaha
Fan!Fan!!
Ochi atoka m peteli

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Ufodu ndi na akpo ya Uyo ego..

Mana ihe anyi na akpo ya bu kwa ulo aku.

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Onye OMA Olori Orente ya gazie

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Stern!!!
Nwetekwa gi ihe nge eme GI!!

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Udara bu African star apple

Anonymous said...

Udara bu sherry(agbalumo) not apple

Promising star said...

Akara bu bean cake while udara bu cherry...

Ngwanu bye...😁

Anonymous said...

Akara bu bean ball. Moi-moi bu ihe bu bean cake

SuperMom said...

Chai!
πŸ˜‚

PATSY Collections said...

Dalu rie nne

I am the queen and the boss of this blog(CHIEF) said...

Dalu kwa nu oohh...
Watch bu worchi...
Fan bu fanu!!..
Gate bu gati...
Kitchen bu kitchenu...
Trouser bu tlouser!...
Egusi bu egwushi...
Okra bu okwuru...

Unknown said...

Akupe

Unknown said...

Akara - Bean ball
Udara - (Local) cherry

BossDemystify said...

Ekele'm umu igbo, ka'm gwa unu nke'm mara:
Plantain bu Obirika/Abirika
Kitchen nu Usekwu
Gate bu Agbantu
Fan bu Akwupe/Akupe.

Dalu oo

Fan Emmanuel said...

Chike nwannaa ifea adiro gi egwu?😁

snarKer said...

Gbam! I nwete ya ofuma! Okwa ife m n’akpo ha πŸ˜‚

Castle said...

If you want to translate, you look for strong unusual words. The ones above are simple.

Auditorium - Ulo ezumezu.
Professor- Okachamara.
Fake- Adigboroja.
Politics- Ndorondoro Ochichi.
Democracy- Ochichi onye kwuo uche ya.
Journalist- Onye nta akuko.
Torch- Oku mpanaka.
Gate - onu uzo ama.
Competition - Ima aka.
Lo and behold- Ma lee.

Hahahaha, I miss my momma.

CHOICE said...

Efifie oma, umu nnem! Chukwu gozie Kwa gi, gozie r'anyi nile.πŸ™

Kitchen bu usekwu.

Biko, ke ife ana akpo ife ndia na asusu Igbo:

Bread
Rice
Beans

Ekelem unu!

OSNAC said...

Ama imu ma eweterem ya na Igbo, trouser ne bei ke mu Wu ebanti mukwanu ugodo. Ndi Igbo kwenu o!

Obianuju Augustina said...

Hahahahaha!!

OSNAC said...

NWannem akara bu bean cake, udara bu star apple.

PRECIOUS ME said...

WATCH- ELEKERE
FAN- AKUPE
GATE-ONU UZO
KITCHEN- USEKWU
TROUSER-OGODO

LOLO IDEATO said...

Ekelerem unu.

Ndi nkem.

Ashim Kam gwaunu na anorom ngi n'azu

Daalu Ndi nkem

Obianuju Augustina said...

bread bu achicha
Rice bu osikapa
Beans? onyemazi nyere anyi aka o

Obianuju Augustina said...

Ada oma olori dalukwa oo

OSNAC said...

Queen E na ekele o! Bike bu ogbo tumtum. Aha nka na tu mu uto.

Chi-squared said...

Yes ijiya,iwetayaπŸ˜„πŸ˜„πŸ˜„

Amanda favour said...

😘😘😘😘😘😘😘@olori orente

Amanda favour said...

Haha haha πŸ˜‚ πŸ˜‚ πŸ˜‚ πŸ˜‚ @fan. Ochi atogbue m o

Amanda favour said...

Daalu Uju juru eju

I am the queen and the boss of this blog(CHIEF) said...

Beans but agwa!!...
Hahahaha...

Amanda favour said...

Daalu nne

I am the queen and the boss of this blog(CHIEF) said...

Akupe bu hand fan!...
I dara ya!...

Amanda favour said...

Hahaha πŸ˜€πŸ˜πŸ˜€. O dimma

I am the queen and the boss of this blog(CHIEF) said...

Bread bu achicha or bured!!..
Rice bu osikapa!...
Beans bu agwa!..

Amanda favour said...

daalu Noni, Chukwu gozie Gi

Amanda favour said...

daalu queen and boss, mana ntughari Gi di egwu πŸ˜€πŸ˜πŸ˜€πŸ˜

I am the queen and the boss of this blog(CHIEF) said...

Nara ise✋🏾

Amanda favour said...

daalu nne, ihe anyi no ebea Bu mmuta, a bughi m omacha ncha

Amanda favour said...

bread.... Achicha bekee
Beans.... Agwa
Rice.. Osikapa

Chocolate said...

This is what I would have typed..
Lmao

Zibken said...

Beans Agwa

Amanda favour said...

😘😘😘😘😘😘😘😘. daalu lolo

Amanda favour said...

Hehehe πŸ˜€πŸ˜€

Amanda favour said...

daalu Miss Ess

Amanda favour said...
This comment has been removed by the author.
Amanda favour said...

Hahaha πŸ˜€πŸ˜πŸ˜€

Castle said...

Onu uzo bu doorstep. Gate bu onu uzo ama maka na o chere iru n'ama. Ama bu street.

Castle said...

Beans bu agwa.

Castle said...

Lo and behold - Lee ma lee.
Tiger - Agu.
Lion- Odum.
So many people call lion agu and it's wrong. Any questions?

Amanda favour said...

daalu ify

Amanda favour said...

daalu nne

Anonymous said...

Kitchen bu usekwu

Castle said...

Hahahahaha nwanyi a sef. Mana i gbaliri.

Unknown said...

bean cake bu moi-moi

CHOICE said...

Chai! Daalu Umu Ada.πŸ™Œ

CHOICE said...

Daalu Ada Owerri!πŸ˜™

Anonymous said...

Television bu oyoyo
Handset bu ekwe nti
Fridge bu akpati oyi

Picture bu

Anonymous said...

Odi ka iji ya

PATSY Collections said...

Unu Emeka, anam ekele rie nneπŸ‘ƒπŸ‘ƒπŸ‘ƒ

PATSY Collections said...

*emela*

Sandy said...
This comment has been removed by the author.
Sandy said...

Hahahahahaha!

Sandy said...

πŸ˜…πŸ˜‚

Sandy said...

πŸ˜…πŸ˜‚πŸ€£

Chi-squared said...

Daalu nu oo
Watch-aka oge
Fan-oku akupe
Gate-uzi igwe
Kitchen-uno nli
Trouser-trouser

Obianuju Augustina said...

Chai ndi oma dalu nu nnukwu,unu anwaka..

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Lmao@ tlouser
Nwotu

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Castle! Castle!!
Ibu Windsor ndi Igbo .

Chike TEFLON (Award winning blog visitor) said...

Umunne m akaria va.
Mehn pasa na ogbe, juo ese iga afu na ha bu aloba m

Castle said...

Daalu kwanu Umu Ada ibem.
Chike Nwannem, ndeewo. O ga-adiri gi na mma.

Oby o said...

Endtime bu ogwugwu oge...adulterated bu akuruaku....

Anonymous said...

Akuni Owen osiso ,panyonku odwief fama olulu jumasi

Anonymous said...

Watch bu elekere
Gate bu nguchi uzo
Kitchen bu ulo ekwu

Anonymous said...

Gate bu Onuama.
Kitchen bu Usekwu.
Fan bu Nkucha.

Osinachi IBIAM-URO said...

Igbo ndi oma, ekelekwaam unu. Egbe bere, Ugo bere. Ya gazie.

1.watch - Elekere aka
2.Fan - ???
3.Gate - Onu uzo ama
4.kitchen - Ulo ekwu
5.Trousers - Kaki

Ka emesia.

Osinachi IBIAM-URO said...

????

Amacastel said...

Bed _ akwa
Mirror _ugogbe oyibo

Unknown said...

Bank bu “Oba ego”

Anonymous said...

Biko kedu ihe ana akpo "result" na igbo ?