Stella Dimoko Korkus.com: Boredom Eliminating Post..

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Saturday, October 09, 2021

Boredom Eliminating Post..

 

114 comments:

  1. Chineke kwesiri inye ekene

    ReplyDelete
  2. Unu nokwa ofuma?

    ReplyDelete
  3. Nwanyi da nda nabo, aguo ihe obu n' ukpo onu 😆😆😆

    ReplyDelete
  4. Chineke mee ebere. Obodo gwuru ike.

    ReplyDelete
  5. Asino nno n'am ji ego...

    ReplyDelete
    Replies
    1. Chaii;echela ya nke úkwú..ihe nile ga adicha mma nwa mgbe nta inugo..

      Nwe olileanya;chukwu nonyere gi..

      @MARTINS

      Delete
    2. Nwannem I kwutechaala nnuo obim. Asi na m ji ego. Mana akam nwere olileanya n'ebe chukwu no. Ka anyi tukwasa chukwu obi nihi n'obu ekwuchaa ogwu.

      Delete
    3. Ego na akpari mmadu, nwee olile anya ma tukwasi Chukwu obi

      Delete
  6. Otu osina di, wee olile anya. Oga adimma.

    ReplyDelete
  7. Kedú ka únù mere?? Únù anõkwa ófúma??

    Biko echegbùkwala ònwe gi maka afúfú di n'obodo anyi;ife Nile ga adicha mma inugo??

    Onye nwe-anyi nó na oche Eze..Udo!!

    @MARTINS

    ReplyDelete
    Replies
    1. Martins anyi anugo ndumodu gi. Daalu riine, etu obula osiladi, anyi ga emericha ihe onwunwa niile site n'aha Jeso Kristi. Amen

      Delete
    2. Ndewo Martins nwanne, enwerem ezigbo olileanya na ihe nile gadiriri nma ozo, ma omasiri ndi ojo, ma omasighi ha

      Delete
  8. Enyemaka anyi di n'aha onye nwe anyi.......

    ReplyDelete
    Replies
    1. na ya ka anyi tukwasiri obi

      Delete
    2. Supernova Nwanne m nwanyi😂

      Delete
    3. Eeeh Morgan nwannem mmadu! anyasi oma ooo. Izu uka di n'ihu makwaara gi mma.

      Delete
  9. Replies
    1. I dey tell you. They are proud of their language. There are other tribes here too but they feel too big to speak

      Delete
    2. Sorry we are not oppressing people. Our people are proud with their language

      Delete
  10. Mmekom o
    E song idem o

    ReplyDelete
  11. Iyeneke si kan de fi o Afo di abasi amana mi o.

    ReplyDelete
  12. Mutane SDK yaya ku ke?

    ReplyDelete
  13. La vida es buena.
    Atrápame si puedes.
    💃🧚

    ReplyDelete
  14. Ekale Nile Yi oo
    Shey alafia lawa
    Eje kama gbagbe pe bi ekun ba pe titi,ayo nbo lowuro.Kosi Ohun to le ti koni ro.

    Ife ati Ina oo
    Aku igbadun opin ose.

    ReplyDelete
  15. Yakurr ba Sam eh!!!

    Awilo ooo

    ReplyDelete
  16. Ivbionwan, vbha ese' oh
    Ahka zoibo le' azhi suan, da iyo khor?

    ReplyDelete
  17. Am I the only Fulani blog visitor here,toh fah✌

    ReplyDelete
  18. Se daada lewa , olorun a fi wa lokan bale loruko Jesu

    ReplyDelete
  19. Awa dada. Shey Dada Ni eyin naa wa?

    ReplyDelete
  20. Mowapa o.

    O daro gbogbo ile o.

    ReplyDelete
  21. Awa Pa o ,Ekale o,awon ebi nko?

    ReplyDelete
  22. A chòrò m ira òtù na anyasi a. Ego ole?

    ReplyDelete

Disclaimer: Comments And Opinions On Any Part Of This Website Are Opinions Of The Blog Commenters Or Anonymous Persons And They Do Not Represent The Opinion Of StellaDimokoKorkus.com

Pictures and culled stories posted on this site are given credit and if a story is yours but credited to the wrong source,Please contact Stelladimokokorkus.com and corrections will be made..

If you have a complaint or a story,Please Contact StellaDimokoKorkus.com Via

Sdimokokorkus@gmail.com
Mobile Phone +4915210724141