Ndi Igbo Anu meh kene gi oooh.....
Biko join this post and enjoy the fun... you might end up learning a thing or two, inugo?
Agu na gum, achum mi ri abacha...
Disclaimer: Comments And Opinions On Any Part Of This Website Are Opinions Of The Blog Commenters Or Anonymous Persons And They Do Not Represent The Opinion Of StellaDimokoKorkus.com
Pictures and culled stories posted on this site are given credit and if a story is yours but credited to the wrong source,Please contact Stelladimokokorkus.com and corrections will be made..
If you have a complaint or a story,Please Contact StellaDimokoKorkus.com Via
Sdimokokorkus@gmail.com
Mobile Phone +4915210724141
Ndi mbe anyi anam ekele oo
ReplyDeleteAghọtaghị m asụsụ igbo, biko na -atụgharị asụsụ
DeleteNdewonu umu Igbo. Ndu mmiri, ndu azu. Oji ngaji eri, chetekwa ndi ji aka. Anyi ga na-eje eje, na-abata abata. Egbe bere, Ugo bere, nke si ibe ya eberena, nku kwa ya. O ga-adiri anyi na mma. Isee! Igbo amaka.
DeleteNwannem Great Anon, oga diri gi na nma.
DeleteEziokwu eeh, abiakwuterem postunu mgbe chi n’ejigwele, mana aruhu ihe mebirin....
DeleteUmunnem na umunnam unu arukwa mma ooo..? Ndewo nu ooo
Mu na gi bu otu ihe ahu, Ankara m late na ya bu ogbo anu.
DeleteBv holdsomething, ibu onye Owerri, i nasu igbo ka otu enyi m nwanyi.
Ubochi taa diri m mgbakasiahu rie nne. Ma chineke na adi ndu, o ga emere onwe ya afa na ndu m.
Iseeeh! Chi okike abiama gozierem gi, ezigbo Nwaada Amarachi with C
DeleteStella ọ bu 'aguru na agụ m, a chọrọ m iri abacha.'
ReplyDeleteNdị be anyị ekenekwa m ụnụ 👋👋👋
Ụbọchị taa ọ na agakwa ọfuma?
Nọ nu nke ọma.
Udo Jehova dịrị ụnụ.💖🤗❤️😁
Nwuye korkus, àgwo no nà akirika. Obódò ådiro'nma.
ReplyDeleteAchorom iri osikapa na anu okuko, nna eh amarom Ife na gum😔😔😔😔
ReplyDeleteMua choro ita oka n'ube😃
DeleteI nọ n'ofe. Nne m golibe n'onweghi ihe na-eme.🍚🍖😋🥗
DeleteIgbo amaka n'eze a.
DeleteBv osundi: *Munwa* choro ita oka n'ube...✔️
Delete'Mua' ❌
Mao Aku : Igbo amaka *n'ezie*. ✔️
Igbo amaka n'eze a.❌
Ndewo nu ebea
ReplyDeleteNdewo nu o
ReplyDeleteEhihie oma ndi oma☺☺☺
That's a wonderful one.... Igbo bu Ofu ooo!! Ndewo nu
ReplyDeleteAnyi na ekele kwa gi Stella.
ReplyDeleteOnye ube ya ruru, ya ghoro.
Udo✌️
Tata dika Saturday Maka anom n'ulo. Mgbe mfu IHN, I come dey wonder. Igbo bu igbo dalu kwanu ooo!
ReplyDeleteNdi Igbo kwenu,umu nri kwenu,oga adiri anyi mma,nya gazie
ReplyDeleteIseeeeeh
DeleteNdi amaala abatago 😃🙌🏽
DeleteIseeeee!
DeleteYa gazie kwara gi!
Lemme try
ReplyDeleteLol
Ndewo
You tried. Ndewo to you too.
DeleteNew ụbọchị ọma 👋🤗💖
Please what does it mean 😂😂😂
Delete'Ndewo' - means weldone.
DeleteIt could also mean thank you in another context.
Twins Squared did you mean 'A new day' or 'A new good day'?
In Igbo, you could say it this way:
*Ubochi ohuru oma* ( in Igbo Izugbe)
*Ubosi ofuu oma* (in Anambra dialect) ����
Ndi be anyi nma nma nuo!Kedu nke n'afio?
ReplyDeleteJehova nọ n'oche eze ya!
DeleteNdi be anyi nma nma nuo!Kedu nke n'afio?
ReplyDeleteNnuooo nwanne.
DeleteNdi omam anam ekele o.
ReplyDeleteJewelu nwanyi oma ndewo.
Igbo amaka.
Ekele kwam gi. Daaluoooh
DeleteI ma igwo Abacha Stella? O wu nri ndi Enugu
ReplyDeleteỌ bụghị sọ ndi Enugu, ndị Anambra, na ndi Isuochi na Okigwe nke dị n'Abia steti na-agwo abacha.
DeletePhoenix kedu otu ị́ mèrè?
🤣😄😄😄 ndi ala 😄
DeleteNdi igbo mma mma nu,
ReplyDeleteO ga adiri anyi mma n' Eke, orie, afor na nkwo,
Iseeeeeeeeee.
Iseeeeh! Daaluuooh Adadioranma
DeleteNdi be anyi ekene m unu o.
ReplyDeleteKa odiri anyi niile nma o 🙏. Isee
Iseeeeh nwannem.
Deletedaalu riine
Pls how can I learn & speak fluent Igbo
ReplyDeleteInteresting post 😊
ReplyDeletePls how can I learn & speak fluent Igbo
ReplyDeleteWith all the unemployment in naija I am sure you can find someone willing to teach you for a small fee.
DeleteYoutube @chinnex, am currently learning yoruba there.
DeleteThank you
DeleteI can teach you ma oburu na ibu nwa oma osiso... Lol
DeleteIgbo amaka 🤗🤗🤗
ReplyDeleteIgbo bu Igbo.
DeleteEziokwu ka ị kwuru.
DeleteLekọta ma susuo nwa ọma gị ọṅụ 😘😙👼
Nnem ke ije. Umu Nnem ha kwanu 😘 Kele ha na Mpa ha 😍💕
DeleteSDK,agworom abacha taata Mana onweghi kam ga eji zitere gi ya. Ka odi ba mgbe ibata na obodo Naijiria...
ReplyDeleteIgbo bụ igbo mma mma nụ ọ!
DeleteNne o teego ezigbo aka mu atabeghi abacha ọ. Chai!
Igbo kwenu
ReplyDeleteYaaa!
DeleteNdewo nu.
ReplyDeleteO na ga ofuma @ twin squared. My Igbo is laughable..
Lovelace
Lovelace
Lol 😂😆😂. Ị gbálìrì, Lovelace 👏👏👏
DeleteThanks dear..
DeleteLovelace
Dalunuoooo!!!, Chukwu biko gbatara anyi Oso enyemaka, n'ihi na ihe na-eme na ala Nigeria ugbua na-agba m Anya mmiri. Ikwafu obara akarigo ebe Nile.😭😭😭
ReplyDeleteCHINEKE ga -enyere anyị aka
DeleteNne ọ bụrọkwa obele ihe. Nsogbu dị mana Chineke ga-enyere anyị aka.
DeleteIfe obim chor adiro obodo Nigeria .
ReplyDeleteChineke nnam biko meperem uzor.
Ndewo. Kedu. 😁
ReplyDeleteỌ dị mma Candy 🍬🍭
DeleteLet me respond like this, 🤗🤗🤗. 🙂
DeleteUmunne m ubochi taa maara unu mma ooo. Nodu nu ofuma. Ihe n'agu m ugbua bu; ji na mmanu nri eji ayabasi, ose na ngo gwoo. Daalu kwa nu.
ReplyDeleteIgbo bu Igbo nma nma nu ooooo. O ga adiri ukwu nma dikwara onye nta na nma.
ReplyDeleteKedu
ReplyDeleteOdinma
Mbolachi
Dalu oo
Kedu kodi
Hope I am not talking in the nonsense 😅😆
Wish to learn.
You tried but its Ibolachi not Mbolachi.
DeleteEhihe oma ndi nkem, Stella mgwolo gi abacha itabie aka gi😁😁😁😁
ReplyDeleteIgbo ga di ooo🥰🥰
Nnuooo nwanne korkus, daalu ndi sdk bvs 😆😆😆
DeleteI'm sorry if I murdered your language.
Ihe na agum wu pepper soupooooh. Oyi na atum.
ReplyDeleteI will be checking out the Igbo female bvs that will comment here. I need an Igbo wify
ReplyDeleteE kene kwa m uno. Ndi be anti, Niguria ayasago oooo
ReplyDeleteumunne m ekele mu unu ooo
ReplyDeleteIgbo amaka... Chukwu bu eze k..ndewo ndibanyi
ReplyDeleteIgbo bu Igbo ekelekwam unuooo, ubochi taa ga adiri anyi na mmaooo, nke onye chiri ya zeru, oga adiri anyi na mma n'eke, diri anyi na mma n'orie, diri anyi na mma n'afor, dikwara anyi na mma n'nkwoooo!!!!! Iseeeeeeee!!!!!!
ReplyDeleteIgbo bu Igbo ekelekwam unuooo, ubochi taa ga adiri anyi na mmaooo, nke onye chiri ya zeru, oga adiri anyi na mma n'eke, diri anyi na mma n'orie, diri anyi na mma n'afor, dikwara anyi na mma na nkwoooo!!!!! Iseeeeeeee!!!!!!
ReplyDeleteIseeeee...
DeleteLovelace
Otua ka odi.
DeleteIseeeeeeee!
DeleteNdi be anti kwesonoooo
ReplyDeleteStella nwanyịọma Chukwu gọzie gị maka inye anyị ohere ịsụ Igbo. Daalụ rinne.
ReplyDeleteAchorom oskapa and pepper stew with dried Azu hahahaha. Hope i tried? The rain and cold in Warri today is making me long for this. Ina bia.
ReplyDeleteAngel Eyes you tried. 😄
DeleteAchoro m *osikapa* na *ofe osikapa eji ose na azu nkpo ghee*.
*M na-abia*
Igbo ndi oma na-egenti, daalu nu ooo
ReplyDeleteUmu Igbo ibem, ekenem unu o. Yagazie.
ReplyDeleteEsim oru bata ugbua, achorom isi ofe ogbono. O nwere onye o na-amasi?
Ndeewonu.
Sie ofe nsala na azu ndu.
DeleteEchefukwana isu nri ji.
Chike nwanna anulam o. O ga- adiwa izu uka ozo.
DeleteNdi igbo nmanma nu ooooo
ReplyDeleteUmu nnem ekene m unu o. O nwere onye Okija no ebe a?
ReplyDeleteNdi Igbo kwenu!
ReplyDeleteNdi Igbo kewnu!!
Ndi Igbo kwezuonu!!!.
Proudly Igbo.
Unu jookwa dua
ReplyDeletebiko unu hapum aka
ReplyDeleteJeweluchi ke ndi ji gi aka, Biko gwam ka'm memina ha 🤪🤪🤪
Delete🤣🤣🤣🤣🤣
DeleteUmunnem n'ime Kristi,akam Di n'elu o
ReplyDeleteYes oo oo
ReplyDeleteIgbo Amaka
NdiIgbo nma nma nu o. Oga adiri anyi n'nma. K'anyi boo chi
ReplyDeleteKai! I saw this late...so tired I can't even think in Igbo to type.
ReplyDeleteNdewoonu o! Jisike nu o!