Stella Dimoko Korkus.com: Igbo Language Post - Ndi Igbo Ndewo!

Advertisement

Advertisement - Mobile In-Article

Thursday, August 19, 2021

Igbo Language Post - Ndi Igbo Ndewo!

 Ndi Igbo Anu meh kene gi oooh.....

Biko join this post and enjoy the fun... you might end up learning a thing or two, inugo?




Agu na gum, achum mi ri abacha...

100 comments:

  1. Ndi mbe anyi anam ekele oo

    ReplyDelete
    Replies
    1. Aghọtaghị m asụsụ igbo, biko na -atụgharị asụsụ

      Delete
    2. Ndewonu umu Igbo. Ndu mmiri, ndu azu. Oji ngaji eri, chetekwa ndi ji aka. Anyi ga na-eje eje, na-abata abata. Egbe bere, Ugo bere, nke si ibe ya eberena, nku kwa ya. O ga-adiri anyi na mma. Isee! Igbo amaka.

      Delete
    3. Nwannem Great Anon, oga diri gi na nma.

      Delete
    4. Eziokwu eeh, abiakwuterem postunu mgbe chi n’ejigwele, mana aruhu ihe mebirin....

      Umunnem na umunnam unu arukwa mma ooo..? Ndewo nu ooo

      Delete
    5. Mu na gi bu otu ihe ahu, Ankara m late na ya bu ogbo anu.

      Bv holdsomething, ibu onye Owerri, i nasu igbo ka otu enyi m nwanyi.

      Ubochi taa diri m mgbakasiahu rie nne. Ma chineke na adi ndu, o ga emere onwe ya afa na ndu m.

      Delete
    6. Iseeeh! Chi okike abiama gozierem gi, ezigbo Nwaada Amarachi with C

      Delete
  2. Stella ọ bu 'aguru na agụ m, a chọrọ m iri abacha.'
    Ndị be anyị ekenekwa m ụnụ 👋👋👋
    Ụbọchị taa ọ na agakwa ọfuma?
    Nọ nu nke ọma.
    Udo Jehova dịrị ụnụ.💖🤗❤️😁

    ReplyDelete
  3. Nwuye korkus, àgwo no nà akirika. Obódò ådiro'nma.

    ReplyDelete
  4. Achorom iri osikapa na anu okuko, nna eh amarom Ife na gum😔😔😔😔

    ReplyDelete
    Replies
    1. Mua choro ita oka n'ube😃

      Delete
    2. I nọ n'ofe. Nne m golibe n'onweghi ihe na-eme.🍚🍖😋🥗

      Delete
    3. Bv osundi: *Munwa* choro ita oka n'ube...✔️

      'Mua' ❌


      Mao Aku : Igbo amaka *n'ezie*. ✔️

      Igbo amaka n'eze a.❌

      Delete
  5. That's a wonderful one.... Igbo bu Ofu ooo!! Ndewo nu

    ReplyDelete
  6. Anyi na ekele kwa gi Stella.

    Onye ube ya ruru, ya ghoro.
    Udo✌️

    ReplyDelete
  7. Tata dika Saturday Maka anom n'ulo. Mgbe mfu IHN, I come dey wonder. Igbo bu igbo dalu kwanu ooo!

    ReplyDelete
  8. Ndi Igbo kwenu,umu nri kwenu,oga adiri anyi mma,nya gazie

    ReplyDelete
  9. Replies
    1. You tried. Ndewo to you too.
      New ụbọchị ọma 👋🤗💖

      Delete
    2. 'Ndewo' - means weldone.
      It could also mean thank you in another context.


      Twins Squared did you mean 'A new day' or 'A new good day'?
      In Igbo, you could say it this way:
      *Ubochi ohuru oma* ( in Igbo Izugbe)

      *Ubosi ofuu oma* (in Anambra dialect) ����

      Delete
  10. Ndi be anyi nma nma nuo!Kedu nke n'afio?

    ReplyDelete
  11. Ndi be anyi nma nma nuo!Kedu nke n'afio?

    ReplyDelete
  12. Ndi omam anam ekele o.
    Jewelu nwanyi oma ndewo.

    Igbo amaka.

    ReplyDelete
  13. Replies
    1. Ọ bụghị sọ ndi Enugu, ndị Anambra, na ndi Isuochi na Okigwe nke dị n'Abia steti na-agwo abacha.
      Phoenix kedu otu ị́ mèrè?

      Delete
  14. Ndi igbo mma mma nu,
    O ga adiri anyi mma n' Eke, orie, afor na nkwo,
    Iseeeeeeeeee.

    ReplyDelete
  15. Ndi be anyi ekene m unu o.
    Ka odiri anyi niile nma o 🙏. Isee

    ReplyDelete
  16. Pls how can I learn & speak fluent Igbo

    ReplyDelete
  17. Pls how can I learn & speak fluent Igbo

    ReplyDelete
    Replies
    1. With all the unemployment in naija I am sure you can find someone willing to teach you for a small fee.

      Delete
    2. Youtube @chinnex, am currently learning yoruba there.

      Delete
    3. I can teach you ma oburu na ibu nwa oma osiso... Lol

      Delete
  18. Replies
    1. Eziokwu ka ị kwuru.
      Lekọta ma susuo nwa ọma gị ọṅụ 😘😙👼

      Delete
    2. Nnem ke ije. Umu Nnem ha kwanu 😘 Kele ha na Mpa ha 😍💕

      Delete
  19. SDK,agworom abacha taata Mana onweghi kam ga eji zitere gi ya. Ka odi ba mgbe ibata na obodo Naijiria...

    ReplyDelete
    Replies
    1. Igbo bụ igbo mma mma nụ ọ!
      Nne o teego ezigbo aka mu atabeghi abacha ọ. Chai!

      Delete
  20. Ndewo nu.

    O na ga ofuma @ twin squared. My Igbo is laughable..


    Lovelace


    Lovelace

    ReplyDelete
    Replies
    1. Lol 😂😆😂. Ị gbálìrì, Lovelace 👏👏👏

      Delete
    2. Thanks dear..


      Lovelace

      Delete
  21. Dalunuoooo!!!, Chukwu biko gbatara anyi Oso enyemaka, n'ihi na ihe na-eme na ala Nigeria ugbua na-agba m Anya mmiri. Ikwafu obara akarigo ebe Nile.😭😭😭

    ReplyDelete
    Replies
    1. CHINEKE ga -enyere anyị aka

      Delete
    2. Nne ọ bụrọkwa obele ihe. Nsogbu dị mana Chineke ga-enyere anyị aka.

      Delete
  22. Ife obim chor adiro obodo Nigeria .
    Chineke nnam biko meperem uzor.

    ReplyDelete
  23. Umunne m ubochi taa maara unu mma ooo. Nodu nu ofuma. Ihe n'agu m ugbua bu; ji na mmanu nri eji ayabasi, ose na ngo gwoo. Daalu kwa nu.

    ReplyDelete
  24. Igbo bu Igbo nma nma nu ooooo. O ga adiri ukwu nma dikwara onye nta na nma.

    ReplyDelete
  25. Kedu
    Odinma
    Mbolachi
    Dalu oo
    Kedu kodi

    Hope I am not talking in the nonsense 😅😆
    Wish to learn.

    ReplyDelete
  26. Ehihe oma ndi nkem, Stella mgwolo gi abacha itabie aka gi😁😁😁😁

    Igbo ga di ooo🥰🥰

    ReplyDelete
    Replies
    1. Nnuooo nwanne korkus, daalu ndi sdk bvs 😆😆😆
      I'm sorry if I murdered your language.

      Delete
  27. Ihe na agum wu pepper soupooooh. Oyi na atum.

    ReplyDelete
  28. I will be checking out the Igbo female bvs that will comment here. I need an Igbo wify

    ReplyDelete
  29. E kene kwa m uno. Ndi be anti, Niguria ayasago oooo

    ReplyDelete
  30. umunne m ekele mu unu ooo

    ReplyDelete
  31. Igbo amaka... Chukwu bu eze k..ndewo ndibanyi

    ReplyDelete
  32. Igbo bu Igbo ekelekwam unuooo, ubochi taa ga adiri anyi na mmaooo, nke onye chiri ya zeru, oga adiri anyi na mma n'eke, diri anyi na mma n'orie, diri anyi na mma n'afor, dikwara anyi na mma n'nkwoooo!!!!! Iseeeeeeee!!!!!!

    ReplyDelete
  33. Igbo bu Igbo ekelekwam unuooo, ubochi taa ga adiri anyi na mmaooo, nke onye chiri ya zeru, oga adiri anyi na mma n'eke, diri anyi na mma n'orie, diri anyi na mma n'afor, dikwara anyi na mma na nkwoooo!!!!! Iseeeeeeee!!!!!!

    ReplyDelete
  34. Stella nwanyịọma Chukwu gọzie gị maka inye anyị ohere ịsụ Igbo. Daalụ rinne.

    ReplyDelete
  35. Achorom oskapa and pepper stew with dried Azu hahahaha. Hope i tried? The rain and cold in Warri today is making me long for this. Ina bia.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Angel Eyes you tried. 😄

      Achoro m *osikapa* na *ofe osikapa eji ose na azu nkpo ghee*.

      *M na-abia*

      Delete
  36. Igbo ndi oma na-egenti, daalu nu ooo

    ReplyDelete
  37. Umu Igbo ibem, ekenem unu o. Yagazie.
    Esim oru bata ugbua, achorom isi ofe ogbono. O nwere onye o na-amasi?
    Ndeewonu.

    ReplyDelete
    Replies
    1. Sie ofe nsala na azu ndu.
      Echefukwana isu nri ji.

      Delete
    2. Chike nwanna anulam o. O ga- adiwa izu uka ozo.

      Delete
  38. Umu nnem ekene m unu o. O nwere onye Okija no ebe a?

    ReplyDelete
  39. Ndi Igbo kwenu!
    Ndi Igbo kewnu!!
    Ndi Igbo kwezuonu!!!.
    Proudly Igbo.

    ReplyDelete
  40. Replies
    1. Jeweluchi ke ndi ji gi aka, Biko gwam ka'm memina ha 🤪🤪🤪

      Delete
  41. Umunnem n'ime Kristi,akam Di n'elu o

    ReplyDelete
  42. NdiIgbo nma nma nu o. Oga adiri anyi n'nma. K'anyi boo chi

    ReplyDelete
  43. Kai! I saw this late...so tired I can't even think in Igbo to type.

    Ndewoonu o! Jisike nu o!

    ReplyDelete

Disclaimer: Comments And Opinions On Any Part Of This Website Are Opinions Of The Blog Commenters Or Anonymous Persons And They Do Not Represent The Opinion Of StellaDimokoKorkus.com

Pictures and culled stories posted on this site are given credit and if a story is yours but credited to the wrong source,Please contact Stelladimokokorkus.com and corrections will be made..

If you have a complaint or a story,Please Contact StellaDimokoKorkus.com Via

Sdimokokorkus@gmail.com
Mobile Phone +4915210724141